1 Samuel 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.) Aịzaya 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Jehova awụkwasịwo unu mmụọ nke oké ụra;+ ọ na-emechikwa anya unu, unu ndị amụma.+ O kpuchiwokwa ọbụna isi unu,+ unu ndị ọhụụ.+
9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.)
10 N’ihi na Jehova awụkwasịwo unu mmụọ nke oké ụra;+ ọ na-emechikwa anya unu, unu ndị amụma.+ O kpuchiwokwa ọbụna isi unu,+ unu ndị ọhụụ.+