Job 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee sị: ‘Ebe a ka ị ga-erute, ị gaghịkwa agabiga ya;+Ebe a kwa ka ebili mmiri gị nke dị nganga ga-ejedebe’?+ Abụ Ọma 104:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bara mba, o wee gbalaga;+Ọ nụrụ ụda égbè eluigwe gị, o wee jiri ụjọ gbaa ọsọ— Abụ Ọma 107:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka oké ifufe nọrọ jụụ,+Ka ebili mmiri nke oké osimiri wee dajụọ.+
11 M wee sị: ‘Ebe a ka ị ga-erute, ị gaghịkwa agabiga ya;+Ebe a kwa ka ebili mmiri gị nke dị nganga ga-ejedebe’?+