9 “‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, meekwa ka ihe unu kụrụ maa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ, ma egú ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
16 malite mgbe ihe ndị ahụ bidoro ime—mmadụ bịara n’ikpo ihe nke dị ọ̀tụ̀tụ̀ sia iri abụọ, ya adịzie iri; mmadụ bịara n’olulu a na-azọchapụta mmanya ka o kuru ọ̀tụ̀tụ̀ iri ise n’ebe nzọchapụta mmanya, ya adịzie iri abụọ;+