Daniel 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+ Luk 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+