Maịka 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+ Zekaraya 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee, m na-atụ ha aka,+ ha ga-aghọkwara ndị ohu ha ihe nkwata.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.+ Ndị Rom 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ònye ga-ebo ndị Chineke họọrọ ebubo?+ Ọ bụ Chineke bụ Onye na-akpọ ha ndị ezi omume.+
10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+
9 N’ihi na, lee, m na-atụ ha aka,+ ha ga-aghọkwara ndị ohu ha ihe nkwata.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.+