Emọs 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.” Zekaraya 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị mmadụ ga-ebikwa n’ime ya; a gakwaghị edo ya iche maka mbibi,+ a ga-ebikwa n’ime Jeruselem n’obi iru ala.+
15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”
11 Ndị mmadụ ga-ebikwa n’ime ya; a gakwaghị edo ya iche maka mbibi,+ a ga-ebikwa n’ime Jeruselem n’obi iru ala.+