Zekaraya 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee jụọ m, sị: “Gịnị ka ị hụrụ?”+ M wee sị ya: “Ahụrụ m, ma, lee! e nwere ihe ndọba oriọna nke bụ́ ọlaedo ọlaedo,+ otu ọkwá dịkwa n’elu ya. Oriọna ya asaa dịkwa n’elu ya, ee, ha dị asaa;+ oriọna ndị dị n’elu ya nwekwara okporo asaa.
2 O wee jụọ m, sị: “Gịnị ka ị hụrụ?”+ M wee sị ya: “Ahụrụ m, ma, lee! e nwere ihe ndọba oriọna nke bụ́ ọlaedo ọlaedo,+ otu ọkwá dịkwa n’elu ya. Oriọna ya asaa dịkwa n’elu ya, ee, ha dị asaa;+ oriọna ndị dị n’elu ya nwekwara okporo asaa.