Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+ Mkpughe 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Àmụ̀mà+ na olu na égbè eluigwe+ si n’ocheeze ahụ na-apụta; oriọna asaa+ ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ, oriọna ndị a pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke.
37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+
5 Àmụ̀mà+ na olu na égbè eluigwe+ si n’ocheeze ahụ na-apụta; oriọna asaa+ ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ, oriọna ndị a pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke.