Ezikiel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gbasaa ya n’ihu m, e dekwara ya ihe ihu na azụ;+ e dere ya abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị.+ Mkpughe 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n’ime ya nakwa n’azụ ya+ n’aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.
10 O wee gbasaa ya n’ihu m, e dekwara ya ihe ihu na azụ;+ e dere ya abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị.+
5 M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n’ime ya nakwa n’azụ ya+ n’aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.