Aịzaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+ Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+ Zekaraya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;
4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+
9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;