Jeremaya 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘“‘Ma unu egela ndị amụma unu+ na ndị na-agbara unu afa na ndị ọrọ nrọ unu+ na ndị na-emere unu anwansi na ndị dibịa afa unu,+ ntị, bụ́ ndị na-asị unu: “Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.”+ Jeremaya 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+
9 “‘“‘Ma unu egela ndị amụma unu+ na ndị na-agbara unu afa na ndị ọrọ nrọ unu+ na ndị na-emere unu anwansi na ndị dibịa afa unu,+ ntị, bụ́ ndị na-asị unu: “Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.”+
21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+