Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si. Aịzaya 49:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ.+ O zobewo m+ na ndò+ aka ya. O wee mee ka m bụrụ akụ́ a pịrị apị. O zobere m n’ime akpa akụ́ ya.
24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si.
2 O wee mee ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ.+ O zobewo m+ na ndò+ aka ya. O wee mee ka m bụrụ akụ́ a pịrị apị. O zobere m n’ime akpa akụ́ ya.