1 Ndị Eze 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+ Jeremaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Dị ka a na-apụghị ịgụta ìgwè ihe dị n’eluigwe ọnụ, dịkwa ka a na-apụghị ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀,+ otú ahụ ka m ga-eme ka mkpụrụ Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”+
20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+
22 Dị ka a na-apụghị ịgụta ìgwè ihe dị n’eluigwe ọnụ, dịkwa ka a na-apụghị ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀,+ otú ahụ ka m ga-eme ka mkpụrụ Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”+