Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ahapụkwa ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ n’etiti gị,+ ha ga-agbabakwa n’aha Jehova.+ Zekaraya 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wee mebie ya n’ụbọchị ahụ, ndị nke na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ,+ bụ́ ndị nọ na-ele m,+ wee si otú a mara na ọ bụ ihe Jehova kwuru.
11 E wee mebie ya n’ụbọchị ahụ, ndị nke na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ,+ bụ́ ndị nọ na-ele m,+ wee si otú a mara na ọ bụ ihe Jehova kwuru.