Abụ Ọma 133:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 133 Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọMgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+ Zekaraya 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee were mkpara m, nke bụ́ Ịma Mma,+ gbujisie,+ iji mebie ọgbụgba ndụ mụ na ndị m.+