Jeremaya 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+ Ezikiel 16:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Mụ onwe m ga-emekwa gị ihe i mere,+ n’ihi na i ledara iyi ị ṅụrụ anya site n’imebi ọgbụgba ndụ m.+
21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+
59 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Mụ onwe m ga-emekwa gị ihe i mere,+ n’ihi na i ledara iyi ị ṅụrụ anya site n’imebi ọgbụgba ndụ m.+