Diuterọnọmi 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka gị na Jehova bụ́ Chineke gị wee gbaa ndụ+ site n’ịṅụ iyi, bụ́ ndụ gị na Jehova bụ́ Chineke gị na-agba taa;+ Jeremaya 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+
12 ka gị na Jehova bụ́ Chineke gị wee gbaa ndụ+ site n’ịṅụ iyi, bụ́ ndụ gị na Jehova bụ́ Chineke gị na-agba taa;+
9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+