Abụ Ọma 90:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka ịdị mma Jehova bụ́ Chineke anyị dịkwasị anyị,+Meekwa ka ọrụ aka anyị guzosiere anyị ike.+Ee, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.+ Zekaraya 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M wee zụọ atụrụ+ ndị a ga-egbu egbu,+ n’ihi unu, unu ndị na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ.+ M wee chịrị mkpara+ abụọ. Akpọrọ m otu Ịma Mma,+ kpọọ nke ọzọ Njikọ,+ m wee zụọ ìgwè atụrụ ahụ.
17 Ka ịdị mma Jehova bụ́ Chineke anyị dịkwasị anyị,+Meekwa ka ọrụ aka anyị guzosiere anyị ike.+Ee, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.+
7 M wee zụọ atụrụ+ ndị a ga-egbu egbu,+ n’ihi unu, unu ndị na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ.+ M wee chịrị mkpara+ abụọ. Akpọrọ m otu Ịma Mma,+ kpọọ nke ọzọ Njikọ,+ m wee zụọ ìgwè atụrụ ahụ.