Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+Ọ dịghị ihe ga-akọ m.+ Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+ Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+