Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ezikiel 47:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị m: “Mmiri a na-asọga n’ógbè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ọ ga-esikwa n’Araba+ sọrọ gbadaa. Ọ ga-asọba n’oké osimiri.+ Mgbe ọ sọbara n’oké osimiri ahụ,+ o mere ka mmiri ya dị mma.
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
8 O wee sị m: “Mmiri a na-asọga n’ógbè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ọ ga-esikwa n’Araba+ sọrọ gbadaa. Ọ ga-asọba n’oké osimiri.+ Mgbe ọ sọbara n’oké osimiri ahụ,+ o mere ka mmiri ya dị mma.