25 Unu bụ ụmụ+ ndị amụma, bụrụkwa ndị nketa nke nkwa ọgbụgba ndụ ahụ nke Chineke na nna nna unu hà gbara, nke a gwara Ebreham, sị, ‘Site ná mkpụrụ gị ka a ga-agọzi ezinụlọ niile nke ụwa.’+
16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+