Jeremaya 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị̀ ga na-achị n’ihi na i ji osisi sida na-egosi na ị ka ndị ọzọ? Ọ̀ bụ na nna gị erighị ihe oriri, ṅụọ ihe ọṅụṅụ ma mee ihe n’ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume?+ Ihe wee gaziere ya.+ Jọn 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Kwụsịnụ ile mmadụ anya n’ihu wee na-ekpe ikpe, kama na-ekpenụ ikpe ziri ezi.”+
15 Ị̀ ga na-achị n’ihi na i ji osisi sida na-egosi na ị ka ndị ọzọ? Ọ̀ bụ na nna gị erighị ihe oriri, ṅụọ ihe ọṅụṅụ ma mee ihe n’ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume?+ Ihe wee gaziere ya.+