40 Debe ụkpụrụ ya+ na iwu ya nke m na-enye gị taa, ka ihe wee gaziere gị+ na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, nakwa ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,+ mgbe niile.”
6 Ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ, anyị ga-erube isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, bụ́ onye anyị na-ezi gị ka ị gakwuru, ka ihe wee gaziere anyị n’ihi na anyị rubere isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru.”+