1 Ndị Kọrịnt 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Iko+ ngọzi ahụ nke anyị na-agọzi, ọ́ bụghị ikere òkè n’ọbara Kraịst? Ogbe achịcha ahụ nke anyị na-anyawa,+ ọ́ bụghị ikere òkè n’ahụ́ Kraịst?+ 1 Ndị Kọrịnt 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe o kelesịrị Chineke, ọ nyawara ya+ wee sị: “Nke a pụtara ahụ́ m+ nke bụ́ n’ihi ọdịmma unu. Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”+
16 Iko+ ngọzi ahụ nke anyị na-agọzi, ọ́ bụghị ikere òkè n’ọbara Kraịst? Ogbe achịcha ahụ nke anyị na-anyawa,+ ọ́ bụghị ikere òkè n’ahụ́ Kraịst?+
24 Mgbe o kelesịrị Chineke, ọ nyawara ya+ wee sị: “Nke a pụtara ahụ́ m+ nke bụ́ n’ihi ọdịmma unu. Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”+