Matiu 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saịmọn Pita zara, sị: “Ị bụ Kraịst,+ Ọkpara nke Chineke dị ndụ.”+ Luk 22:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị.” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụgodị na mụ agwa unu, unu agaghị ekwere ma ọlị.+ Jọn 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ndị Juu gbara ya gburugburu wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị hoo haa.”+
67 “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị.” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụgodị na mụ agwa unu, unu agaghị ekwere ma ọlị.+
24 Ya mere, ndị Juu gbara ya gburugburu wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị hoo haa.”+