Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+ Matiu 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+
19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?