19 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke anọ,+ na ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke ise,+ na ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke asaa,+ na ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke iri,+ ga-aghọrọ ụlọ Juda ihe obi ụtọ na ihe ọṅụ, bụrụkwa oge ememme dị mma.+ Ya mere, hụnụ eziokwu na udo n’anya.’+