12 N’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu nke ọchịchị Eze Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-eguzo n’ihu eze Babịlọn, batara na Jeruselem.
5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ+ ma kwaa ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa,+ meekwa ya ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m n’ezie ka unu buuru ya?+