11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ.
44 N’ihi na a na-amara osisi ọ bụla site ná mkpụrụ ya.+ Dị ka ihe atụ, ndị mmadụ adịghị aghọta mkpụrụ fig n’ogwu, ha adịghịkwa egbute mkpụrụ vaịn n’osisi ogwu.+