11 Ma mgbe ha du unu na-aga ka ha nyefee unu, unu ebula ụzọ na-echegbu onwe unu banyere ihe unu ga-ekwu;+ kama ihe ọ bụla e nyere unu n’oge awa ahụ, kwuonụ ya, n’ihi na ọ bụghị unu na-ekwu, kama ọ bụ mmụọ nsọ na-ekwu.+
11 Ma mgbe ha kpọọrọ unu gaa n’ihu nzukọ ọha mmadụ na ndị ọrụ ọchịchị na ndị na-achị isi, unu echegbula onwe unu banyere otú unu ga-esi zara ọnụ unu ma ọ bụ ihe unu ga-asa ma ọ bụ ihe unu ga-ekwu;+