Malakaị 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! M na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Matiu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya, sị: “Gịnịzi mere ndị odeakwụkwọ ji ekwu na Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa?”+ Matiu 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ana m asị unu na Ịlaịja abịaworị ma ha amataghị ya, kama ha mere ya ihe masịrị ha. Otú a kwa ka a kara aka na Nwa nke mmadụ ga-ata ahụhụ n’aka ha.”+
10 Otú ọ dị, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya, sị: “Gịnịzi mere ndị odeakwụkwọ ji ekwu na Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa?”+
12 Otú ọ dị, ana m asị unu na Ịlaịja abịaworị ma ha amataghị ya, kama ha mere ya ihe masịrị ha. Otú a kwa ka a kara aka na Nwa nke mmadụ ga-ata ahụhụ n’aka ha.”+