Matiu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+ Mak 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ana m agwa unu na, n’eziokwu, Ịlaịja+ abịawo, ha mekwara ya ọtụtụ ihe dị ka ha chọrọ, dị nnọọ ka e dere banyere ya.”+ Luk 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ọ hapụrụ+ nwoke ahụ a tụbara n’ụlọ mkpọrọ n’ihi imegide ọchịchị na igbu ọchụ, bụ́ onye ha chọrọ, ma o nyefere Jizọs ka ha mee ya ihe ha chọrọ.+
21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+
13 Ma ana m agwa unu na, n’eziokwu, Ịlaịja+ abịawo, ha mekwara ya ọtụtụ ihe dị ka ha chọrọ, dị nnọọ ka e dere banyere ya.”+
25 ọ hapụrụ+ nwoke ahụ a tụbara n’ụlọ mkpọrọ n’ihi imegide ọchịchị na igbu ọchụ, bụ́ onye ha chọrọ, ma o nyefere Jizọs ka ha mee ya ihe ha chọrọ.+