Matiu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ọ bụrụkwa na unu chọrọ ịnabata ya, Ya onwe ya bụ ‘Ịlaịja onye a kara aka na ọ ga-abịa.’+ Luk 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-ejikwa mmụọ na ike Ịlaịja+ butere ya ụzọ, iji mee ka obi+ nke ndị bụ́ nna chigharikwuru ụmụ ha, meekwa ka ndị na-enupụ isi nwee ezi amamihe nke ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova+ otu ndị.”+
17 Ọ ga-ejikwa mmụọ na ike Ịlaịja+ butere ya ụzọ, iji mee ka obi+ nke ndị bụ́ nna chigharikwuru ụmụ ha, meekwa ka ndị na-enupụ isi nwee ezi amamihe nke ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova+ otu ndị.”+