Mak 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe Jizọs hụrụ na ìgwè mmadụ na-agbakọta n’ebe ha nọ, ọ baara mmụọ ahụ na-adịghị ọcha mba,+ sị ya: “Gị mmụọ na-eme ka mmadụ ghara ikwu okwu ma ghara ịnụ ihe, ana m enye gị iwu, si n’ime ya pụọ, abanyekwala n’ime ya ọzọ.”
25 Mgbe Jizọs hụrụ na ìgwè mmadụ na-agbakọta n’ebe ha nọ, ọ baara mmụọ ahụ na-adịghị ọcha mba,+ sị ya: “Gị mmụọ na-eme ka mmadụ ghara ikwu okwu ma ghara ịnụ ihe, ana m enye gị iwu, si n’ime ya pụọ, abanyekwala n’ime ya ọzọ.”