35 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta.” Ya mere, mgbe ọ tụsịrị nwoke ahụ n’ala n’etiti ha, mmụọ ọjọọ ahụ si n’ime ya pụta n’emerụghị ya ahụ́.+
38 ya bụ, Jizọs onye Nazaret, otú Chineke si jiri mmụọ nsọ+ na ike tee ya mmanụ, o wee gazuo ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ;+ n’ihi na Chineke nọnyeere ya.+