Ọrụ Ndịozi 2:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+ Ọrụ Ndịozi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,
38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+
19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,