2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. E si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ndị a dị ike.”+
14 O wee ruo Eze Herọd ntị, n’ihi na aha Jizọs ghọrọ ihe ọha na eze maara, ndị mmadụ nọkwa na-ekwu, sị: “E mewo ka Jọn onye na-eme baptizim si ná ndị nwụrụ anwụ bilie, ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ndị a dị ike.”+