Jems 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu na-arịọ, ma unu adịghị arịọta, n’ihi na ihe mere unu ji na-arịọ ezighị ezi,+ ka unu wee mefuo ya n’agụụ ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-agụ unu.+
3 Unu na-arịọ, ma unu adịghị arịọta, n’ihi na ihe mere unu ji na-arịọ ezighị ezi,+ ka unu wee mefuo ya n’agụụ ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-agụ unu.+