7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+
11 “Ọtụtụ mba ga-esoro Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m;+ m ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amatakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.+