Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+ Luk 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị na-agbagharakwa onye ọ bụla nke mehiere anyị;*+ ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa.”*+
4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị na-agbagharakwa onye ọ bụla nke mehiere anyị;*+ ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa.”*+