Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+ Ndị Rom 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma ana m ahụ n’ahụ́ m+ iwu ọzọ nke na-alụso+ iwu nke uche+ m agha, na-adọrọkwa m n’agha gaa n’iwu+ nke mmehie nke dị n’ahụ́ m. Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+
41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+
23 ma ana m ahụ n’ahụ́ m+ iwu ọzọ nke na-alụso+ iwu nke uche+ m agha, na-adọrọkwa m n’agha gaa n’iwu+ nke mmehie nke dị n’ahụ́ m.
17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+