Diuterọnọmi 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nwere ike ịnara onye mba ọzọ+ ọmụrụ nwa, ma anala nwanne gị ọmụrụ nwa;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ala ahụ ị na-abanye inweta.+ Matiu 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebe ọ dị otú ahụ, ị gaara etinye ego ọlaọcha m n’aka ndị na-echekwa ego, mgbe m lọtara, m gaara anata ihe m, ya na ọmụrụ nwa ya.+
20 I nwere ike ịnara onye mba ọzọ+ ọmụrụ nwa, ma anala nwanne gị ọmụrụ nwa;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ala ahụ ị na-abanye inweta.+
27 Ebe ọ dị otú ahụ, ị gaara etinye ego ọlaọcha m n’aka ndị na-echekwa ego, mgbe m lọtara, m gaara anata ihe m, ya na ọmụrụ nwa ya.+