Jeremaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m+ ọ̀ ghọworo unu ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe?+ Lee, mụ onwe m ahụwo ya,” ka Jehova kwuru.+ Matiu 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị ha: “E dere, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere,’+ ma unu na-eme ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+ Mak 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 kama ọ nọ na-ezi ihe, sị: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere+ dịịrị mba niile’?+ Ma unu emewo ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+ Jọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee sị ndị ahụ na-ere nduru: “Wepụsịanụ ihe ndị a n’ebe a! Kwụsịnụ ime ka ụlọ+ Nna m bụrụ ụlọ ahịa!”+
11 Ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m+ ọ̀ ghọworo unu ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe?+ Lee, mụ onwe m ahụwo ya,” ka Jehova kwuru.+
13 O wee sị ha: “E dere, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere,’+ ma unu na-eme ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+
17 kama ọ nọ na-ezi ihe, sị: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere+ dịịrị mba niile’?+ Ma unu emewo ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+
16 O wee sị ndị ahụ na-ere nduru: “Wepụsịanụ ihe ndị a n’ebe a! Kwụsịnụ ime ka ụlọ+ Nna m bụrụ ụlọ ahịa!”+