Matiu 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lezienụ anya maka ụmụ mmadụ;+ n’ihi na ha ga-enyefe unu n’ụlọikpe obodo,+ ha ga-apịakwa unu ihe+ n’ụlọ nzukọ ha.+ Mak 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ma unu onwe unu, lezienụ anya; ndị mmadụ ga-akpụrụ unu gaa n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ,+ a ga-emekwa ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka ọ bụrụ àmà nye ha.+ Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+
17 Lezienụ anya maka ụmụ mmadụ;+ n’ihi na ha ga-enyefe unu n’ụlọikpe obodo,+ ha ga-apịakwa unu ihe+ n’ụlọ nzukọ ha.+
9 “Ma unu onwe unu, lezienụ anya; ndị mmadụ ga-akpụrụ unu gaa n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ,+ a ga-emekwa ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka ọ bụrụ àmà nye ha.+
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+