13 Ya mere, a ga-adọrọ ndị m n’agha n’ihi enweghị ihe ọmụma;+ agụụ ga-agụgbukwa ndị ha dị ebube,+ akpịrị ga-akpọsikwa ìgwè mmadụ nọ n’etiti ha nkụ ike.+
13 Dị ka n’oge ehihie, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị,+ ọ bụghị n’oriri oké mkpọtụ na ịṅụ oké mmanya,+ ọ bụghị ná mmekọahụ na-ezighị ezi na omume rụrụ arụ,+ ọ bụghị n’esemokwu+ na ekworo.