Jenesis 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị afọ ọ̀ ga-amụ nwa, Sera kwa, ee, nwaanyị gbara afọ iri itoolu ọ̀ ga-amụ nwa?”+ Jenesis 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ebreham na Sera emewo agadi, ha agamiwokwa n’afọ ndụ.+ Sera adịkwaghị ahụ nsọ ya.+ Ndị Rom 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na ọ daghị mbà n’okwukwe, o chere echiche banyere ahụ́ nke ya, nke nwụrụla anwụ,+ ebe ọ gbara ihe dị ka otu narị afọ,+ nakwa akpa nwa Sera nke nwụworo anwụ.+
17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị afọ ọ̀ ga-amụ nwa, Sera kwa, ee, nwaanyị gbara afọ iri itoolu ọ̀ ga-amụ nwa?”+
19 Ọ bụ ezie na ọ daghị mbà n’okwukwe, o chere echiche banyere ahụ́ nke ya, nke nwụrụla anwụ,+ ebe ọ gbara ihe dị ka otu narị afọ,+ nakwa akpa nwa Sera nke nwụworo anwụ.+