14 Ha wee sị: “Ụfọdụ na-asị na ị bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim,+ ndị ọzọ na-asị na ị bụ Ịlaịja,+ ndị ọzọkwa na-asị na ị bụ Jeremaya ma ọ bụ otu n’ime ndị amụma.”
7 Herọd onye na-achị ógbè ahụ wee nụ banyere ihe niile na-emenụ. Ọ nọkwa n’oké mgbagwoju anya n’ihi na ụfọdụ ndị na-ekwu na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jọn.+