Jọn 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị ọrụ nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya n’onwe unu kpọgide n’osisi, n’ihi na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+ Ọrụ Ndịozi 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ọ bụrụ na ọ bụ arụmụka ndị metụtara okwu na aha+ na iwu+ unu, unu onwe unu hụnụ banyere ya. Achọghị m ịbụ onyeikpe nke ihe ndị a.”
6 Otú ọ dị, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị ọrụ nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya n’onwe unu kpọgide n’osisi, n’ihi na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+
15 Ma ọ bụrụ na ọ bụ arụmụka ndị metụtara okwu na aha+ na iwu+ unu, unu onwe unu hụnụ banyere ya. Achọghị m ịbụ onyeikpe nke ihe ndị a.”