Matiu 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+ Mak 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ha wee yiwe ya ákwà na-acha odo odo, jirikwa ogwu kpaa okpueze, were ya kpuwe ya.+ Luk 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Herọd na ndị agha na-eche ya nche kparịrị ya,+ jirikwa ya mee ihe ọchị+ site n’iyiwe ya uwe mara mma, wee zighachiri ya Paịlet.
29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+
11 Herọd na ndị agha na-eche ya nche kparịrị ya,+ jirikwa ya mee ihe ọchị+ site n’iyiwe ya uwe mara mma, wee zighachiri ya Paịlet.