Levitikọs 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nchụàjà ga-efegharị+ ùkwù ọka ahụ n’ihu Jehova iji nwetara unu ihu ọma. N’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike ka onye nchụàjà ga-efegharị ya. 1 Ndị Kọrịnt 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ugbu a, e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ bụ́ mkpụrụ mbụ+ nke ndị dara n’ụra ọnwụ.+
11 Onye nchụàjà ga-efegharị+ ùkwù ọka ahụ n’ihu Jehova iji nwetara unu ihu ọma. N’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike ka onye nchụàjà ga-efegharị ya.